Ndị Rom 6:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na anyị ma na ugbu a e sirila n’ọnwụ kpọlite Kraịst,+ ọ naghịzi anwụ anwụ;+ ọnwụ abụkwaghị nna ya ukwu.
9 N’ihi na anyị ma na ugbu a e sirila n’ọnwụ kpọlite Kraịst,+ ọ naghịzi anwụ anwụ;+ ọnwụ abụkwaghị nna ya ukwu.