Ndị Rom 6:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ihi na ọnwụ ọ nwụrụ, ọ nwụrụ ya naanị otu ugboro ka o wepụ mmehie.+ Ma ndụ ọ dị, ọ na-adịrị ya Chineke.
10 N’ihi na ọnwụ ọ nwụrụ, ọ nwụrụ ya naanị otu ugboro ka o wepụ mmehie.+ Ma ndụ ọ dị, ọ na-adịrị ya Chineke.