Ndị Rom 6:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’eziokwu, ebe ọ bụ na e mere ka unu kwụsị ịgbara mmehie ohu,+ unu na-agbaziri ezi omume ohu.+