Ndị Rom 7:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ụmụnna m, ọ̀ ga-abụ na unu amaghị (n’ihi na ọ bụ ndị ma iwu ka m na-agwa) na ọ bụrụhaala na mmadụ nọ ndụ, Iwu ahụ* bụ nna ya ukwu?
7 Ụmụnna m, ọ̀ ga-abụ na unu amaghị (n’ihi na ọ bụ ndị ma iwu ka m na-agwa) na ọ bụrụhaala na mmadụ nọ ndụ, Iwu ahụ* bụ nna ya ukwu?