Ndị Rom 7:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma ugbu a, anyị enwerela onwe anyị n’Iwu ahụ*+ n’ihi na iwu ahụ ejighịzi anyị. N’ihi ya, ka anyị bụrụ ndị ohu maka na mmụọ nsọ na-edu anyị,+ ọ bụghị maka na iwu na-achị anyị.+
6 Ma ugbu a, anyị enwerela onwe anyị n’Iwu ahụ*+ n’ihi na iwu ahụ ejighịzi anyị. N’ihi ya, ka anyị bụrụ ndị ohu maka na mmụọ nsọ na-edu anyị,+ ọ bụghị maka na iwu na-achị anyị.+