Ndị Rom 7:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 M chọpụtakwara na iwu ahụ e nyere, nke kwesịrị ime ka m dị ndụ,+ meziri ka m nwụọ.