Ndị Rom 9:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ bụghịkwa maka na ha bụ ụmụ Ebreham mere ha niile ga-eji bụrụ ụmụ* ya;+ kama e dere, sị, “Ọ bụ Aịzik ga-amụta ndị a ga-akpọ ụmụ* gị.”+
7 Ọ bụghịkwa maka na ha bụ ụmụ Ebreham mere ha niile ga-eji bụrụ ụmụ* ya;+ kama e dere, sị, “Ọ bụ Aịzik ga-amụta ndị a ga-akpọ ụmụ* gị.”+