Ndị Rom 9:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi na n’Akwụkwọ Nsọ, Chineke gwara Fero, sị: “Ọ bụ ihe a mere m ji hapụ gị ndụ: ka m wee jiri gị gosi ike m, ka m wee mee ka a kọsaa aha m n’ụwa niile.”+
17 N’ihi na n’Akwụkwọ Nsọ, Chineke gwara Fero, sị: “Ọ bụ ihe a mere m ji hapụ gị ndụ: ka m wee jiri gị gosi ike m, ka m wee mee ka a kọsaa aha m n’ụwa niile.”+