-
Ndị Rom 9:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Otú ahụ ka ọ dịkwa Chineke. N’agbanyeghị na ọ chọrọ iwesa ndị ajọ omume iwe ma mee ka ha hụ ike ya, o nwere ezigbo ndidi ma hapụ ndị yiri arịa a ga-ewesa iwe, bụ́ ndị e kwesịrị ibibi ebibi.
-