Ndị Rom 9:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ọ̀ bụ maka gịnị? Ọ bụ maka na ha chere na a ga-akpọ ha ndị ezi omume n’ihi ọrụ ha, kama ịbụ n’ihi okwukwe ha. Ha kpọrọ ụkwụ na “nkume mkpọbi ụkwụ”;+
32 Ọ̀ bụ maka gịnị? Ọ bụ maka na ha chere na a ga-akpọ ha ndị ezi omume n’ihi ọrụ ha, kama ịbụ n’ihi okwukwe ha. Ha kpọrọ ụkwụ na “nkume mkpọbi ụkwụ”;+