Ndị Rom 10:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na ọ bụrụ na i ji ọnụ gị ekwusa n’ihu ọha na Jizọs bụ Onyenwe anyị+ ma nwee okwukwe n’obi gị na Chineke kpọlitere ya n’ọnwụ, a ga-azọpụta gị. Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:9 Ụlọ Nche,12/15/1997, p. 19
9 N’ihi na ọ bụrụ na i ji ọnụ gị ekwusa n’ihu ọha na Jizọs bụ Onyenwe anyị+ ma nwee okwukwe n’obi gị na Chineke kpọlitere ya n’ọnwụ, a ga-azọpụta gị.