Ndị Rom 10:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ihi na mmadụ inwe okwukwe n’obi ya ga-eme ka ọ bụrụ onye ezi omume, ma ọ ga-eji ọnụ kwupụta ihe o kweere* n’ihu ọha+ ka e wee zọpụta ya. Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:10 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),8/2019, p. 26-27 Ụlọ Nche,12/15/1997, p. 19 Ezi Udo, p. 180-183
10 N’ihi na mmadụ inwe okwukwe n’obi ya ga-eme ka ọ bụrụ onye ezi omume, ma ọ ga-eji ọnụ kwupụta ihe o kweere* n’ihu ọha+ ka e wee zọpụta ya.