Ndị Rom 10:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi na e nweghị ihe dị iche n’onye Juu na onye Grik.+ Ọ bụ otu onye bụ Onyenwe mmadụ niile, onye na-enye ndị niile na-akpọku ya ihe n’ụba. Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:12 Ụlọ Nche,12/15/1997, p. 19
12 N’ihi na e nweghị ihe dị iche n’onye Juu na onye Grik.+ Ọ bụ otu onye bụ Onyenwe mmadụ niile, onye na-enye ndị niile na-akpọku ya ihe n’ụba.