Ndị Rom 10:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi ya, ọ bụ ihe mmadụ nụrụ na-eme ka o nwee okwukwe.+ A na-anụkwa okwu ahụ ma mmadụ kwusaa banyere Kraịst. Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:17 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2021, p. 5 Ụlọ Nche,2/15/2005, p. 19 Amụma Aịsaịa II, p. 198-199
17 N’ihi ya, ọ bụ ihe mmadụ nụrụ na-eme ka o nwee okwukwe.+ A na-anụkwa okwu ahụ ma mmadụ kwusaa banyere Kraịst.