Ndị Rom 11:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ sịrị: “Jehova,* ha egbuola ndị amụma gị. Ha akwatuola ebe ịchụàjà gị, ọ bụkwa naanị m fọrọ. Ugbu a, ha na-achọ otú ha ga-esi gbuo m.”*+
3 Ọ sịrị: “Jehova,* ha egbuola ndị amụma gị. Ha akwatuola ebe ịchụàjà gị, ọ bụkwa naanị m fọrọ. Ugbu a, ha na-achọ otú ha ga-esi gbuo m.”*+