-
Ndị Rom 11:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Ma, ọ bụrụ na a nyakapụrụ alaka ụfọdụ n’ezigbo osisi oliv wee nyado unu na ya n’agbanyeghị na unu bụ oliv ọhịa, unu wee soro na-enweta ọtụtụ ihe ọma dị na mgbọrọgwụ osisi oliv ahụ,
-