Ndị Rom 11:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ọ bụ eziokwu. A nyakapụrụ ha maka na ha enweghị okwukwe.+ Ma, ọ bụ okwukwe unu mere unu ji kwụsie ike.+ Kwụsịnụ ịdị mpako, kama na-atụnụ egwu.
20 Ọ bụ eziokwu. A nyakapụrụ ha maka na ha enweghị okwukwe.+ Ma, ọ bụ okwukwe unu mere unu ji kwụsie ike.+ Kwụsịnụ ịdị mpako, kama na-atụnụ egwu.