22 N’ihi ya, chebaranụ obiọma Chineke echiche+ nakwa otú o si adọsi mmadụ aka ná ntị ike. Ọ na-adọsi ndị dara ada aka ná ntị ike,+ ma Chineke ga na-enwere unu obiọma ma ọ bụrụhaala na unu anọgide na-eme ihe ọ chọrọ ka ndị ọ na-enwere obiọma na-eme. Ma ọ́ bụghị ya, a ga-egbupụkwa unu.