Ndị Rom 11:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 N’ihi na achọrọ m ka unu mara ihe nzuzo a dị nsọ,+ ụmụnna m, ka unu wee ghara ịma ihe n’anya onwe unu. Ihe nzuzo a bụ na ụfọdụ ndị Izrel ghọrọ ndị ihe na-anaghị emetụ n’obi ruo mgbe ọnụ ọgụgụ ndị mba ọzọ zuru. Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:25 Ụlọ Nche,11/1/2010, p. 29
25 N’ihi na achọrọ m ka unu mara ihe nzuzo a dị nsọ,+ ụmụnna m, ka unu wee ghara ịma ihe n’anya onwe unu. Ihe nzuzo a bụ na ụfọdụ ndị Izrel ghọrọ ndị ihe na-anaghị emetụ n’obi ruo mgbe ọnụ ọgụgụ ndị mba ọzọ zuru.