Ndị Rom 11:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 N’eziokwu, unu ritere uru maka na ha ghọrọ ndị iro Chineke mgbe ha na-anabataghị ozi ọma. Ma n’ihi nkwa Chineke kwere ndị nna nna ha, ọ họọrọ ụfọdụ n’ime ha ka ha bụrụ ndị enyi ya.+
28 N’eziokwu, unu ritere uru maka na ha ghọrọ ndị iro Chineke mgbe ha na-anabataghị ozi ọma. Ma n’ihi nkwa Chineke kwere ndị nna nna ha, ọ họọrọ ụfọdụ n’ime ha ka ha bụrụ ndị enyi ya.+