Ndị Rom 12:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ bụrụ onye na-agba ndị ọzọ ume,* ya gbawa ha ume;*+ onye na-ekesa ihe,* ya na-emesapụ aka ma ọ na-ekesa ya.+ Onye na-edu ndị ọzọ, ya jiri obi ya niile* na-edu ha.+ Onye na-eme ebere, ya gbasapụ ihu ma ọ na-eme ya.+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:8 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),8/2020, p. 24-25 Ụlọ Nche,5/15/1993, p. 19-20
8 Ọ bụrụ onye na-agba ndị ọzọ ume,* ya gbawa ha ume;*+ onye na-ekesa ihe,* ya na-emesapụ aka ma ọ na-ekesa ya.+ Onye na-edu ndị ọzọ, ya jiri obi ya niile* na-edu ha.+ Onye na-eme ebere, ya gbasapụ ihu ma ọ na-eme ya.+