-
Ndị Rom 13:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 N’ihi na ha bụ ndị na-ejere Chineke ozi ka ihe wee gaziere gị. Ma ọ bụrụ na ị na-eme ihe ọjọọ, tụọ egwu n’ihi na ha anaghị ebu mma agha na nkịtị. Ha bụ ndị na-ejere Chineke ozi, ndị na-ata ndị na-eme ihe ọjọọ ahụhụ.
-