Ndị Rom 13:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Unu ejila onye ọ bụla ụgwọ ihe ọ bụla, ma e wepụ ịhụ ibe unu n’anya;+ n’ihi na onye hụrụ mmadụ ibe ya n’anya emezuola ihe iwu kwuru.+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:8 Teta!,4/8/1999, p. 22-23
8 Unu ejila onye ọ bụla ụgwọ ihe ọ bụla, ma e wepụ ịhụ ibe unu n’anya;+ n’ihi na onye hụrụ mmadụ ibe ya n’anya emezuola ihe iwu kwuru.+