Ndị Rom 13:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Chi ejimiela; chi abọwala. N’ihi ya, ka anyị ghara ịrụ ọrụ ọ bụla gbasara ọchịchịrị,+ kama ka anyị yiri ngwá agha nke ìhè.+
12 Chi ejimiela; chi abọwala. N’ihi ya, ka anyị ghara ịrụ ọrụ ọ bụla gbasara ọchịchịrị,+ kama ka anyị yiri ngwá agha nke ìhè.+