Ndị Rom 14:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ka onye na-eri ihe niile ghara ileda onye na-anaghị eri ihe niile anya, ka onye na-anaghịkwa eri ihe niile ghara ikpe onye na-eri ihe niile ikpe+ n’ihi na Chineke anabatala onye ahụ.
3 Ka onye na-eri ihe niile ghara ileda onye na-anaghị eri ihe niile anya, ka onye na-anaghịkwa eri ihe niile ghara ikpe onye na-eri ihe niile ikpe+ n’ihi na Chineke anabatala onye ahụ.