Ndị Rom 14:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 N’ihi ya, ka anyị na-eme ihe ọ bụla anyị nwere ike ime ka anyị na ndị ọzọ na-adị n’udo,+ ka anyị na-emekwa ihe ndị ga-agba ibe anyị ume.+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:19 Ụlọ Nche,11/15/2008, p. 17-19
19 N’ihi ya, ka anyị na-eme ihe ọ bụla anyị nwere ike ime ka anyị na ndị ọzọ na-adị n’udo,+ ka anyị na-emekwa ihe ndị ga-agba ibe anyị ume.+