Ndị Rom 14:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Kwụsịnụ imebi ọrụ Chineke naanị n’ihi nri.+ N’eziokwu, ihe niile dị ọcha. Ma ọ dịghị mma ka mmadụ rie ihe ma ọ bụrụ na ọ ga-eme ka onye ọzọ zọhie ụkwụ.+
20 Kwụsịnụ imebi ọrụ Chineke naanị n’ihi nri.+ N’eziokwu, ihe niile dị ọcha. Ma ọ dịghị mma ka mmadụ rie ihe ma ọ bụrụ na ọ ga-eme ka onye ọzọ zọhie ụkwụ.+