-
Ndị Rom 15:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 N’ihi na agaghị m anwa anwa kwuo ihe ọ bụla ma ọ́ bụghị gbasara ihe Kraịst si n’aka m rụọ ka mba dị iche iche wee rubere ya isi. O si n’ihe ndị m kwuru na ihe ndị m mere rụọ ha,
-