Ndị Rom 15:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 jirikwa ọrụ ebube na ihe ịtụnanya+ nakwa ike mmụọ nsọ Chineke rụọ ha. Ọ bụ ya mere m ji nwee ike ikwusa ozi ọma banyere Kraịst nke ọma malite na Jeruselem ma gazuo Ilirikọm.+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:19 Ụlọ Nche,10/15/2005, p. 16-17
19 jirikwa ọrụ ebube na ihe ịtụnanya+ nakwa ike mmụọ nsọ Chineke rụọ ha. Ọ bụ ya mere m ji nwee ike ikwusa ozi ọma banyere Kraịst nke ọma malite na Jeruselem ma gazuo Ilirikọm.+