Ndị Rom 15:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Kama m mere ihe dabara n’ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị: “Ndị na-anụghị ihe ọ bụla gbasara ya ga-ahụ ụzọ, ndị na-anụbeghịkwa ga-aghọta.”+
21 Kama m mere ihe dabara n’ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị: “Ndị na-anụghị ihe ọ bụla gbasara ya ga-ahụ ụzọ, ndị na-anụbeghịkwa ga-aghọta.”+