Ndị Rom 15:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ụmụnna m, ebe ọ bụ na anyị nwere okwukwe n’Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, mmụọ nsọ emeekwa ka anyị hụ ibe anyị n’anya, m na-agba unu ume ka unu soro m na-arịọsi Chineke arịrịọ ike n’ekpere maka m,+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:30 Ụlọ Nche,9/15/2002, p. 53/15/2001, p. 31
30 Ụmụnna m, ebe ọ bụ na anyị nwere okwukwe n’Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, mmụọ nsọ emeekwa ka anyị hụ ibe anyị n’anya, m na-agba unu ume ka unu soro m na-arịọsi Chineke arịrịọ ike n’ekpere maka m,+