1 Ndị Kọrịnt 1:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ụmụnna m, mgbe Chineke kpọrọ unu, ndị mmadụ anaghị ele ọtụtụ n’ime unu anya ka ndị ma ihe ma ọ bụ ndị siri ike.+ Ọtụtụ n’ime unu esighịkwa n’ezinụlọ ndị ukwu.+ 1 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:26 Ụlọ Nche,8/15/1994, p. 12-13
26 Ụmụnna m, mgbe Chineke kpọrọ unu, ndị mmadụ anaghị ele ọtụtụ n’ime unu anya ka ndị ma ihe ma ọ bụ ndị siri ike.+ Ọtụtụ n’ime unu esighịkwa n’ezinụlọ ndị ukwu.+