1 Ndị Kọrịnt 3:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ka onye ọ bụla ghara iduhie onwe ya. Ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime unu chere na ya ma ihe n’anya ndị mmadụ n’ụwa a,* ya ghọọ onye nzuzu, ka o wee bụrụ onye ma ihe. 1 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:18 Ụlọ Nche,9/15/1992, p. 24
18 Ka onye ọ bụla ghara iduhie onwe ya. Ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime unu chere na ya ma ihe n’anya ndị mmadụ n’ụwa a,* ya ghọọ onye nzuzu, ka o wee bụrụ onye ma ihe.