1 Ndị Kọrịnt 3:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 ma Pọl ma Apọlọs ma Sifas*+ ma ụwa ma ndụ ma ọnwụ ma ihe ndị dị ebe a ugbu a ma ihe ndị ga-emecha dị. Ihe niile bụ nke unu.
22 ma Pọl ma Apọlọs ma Sifas*+ ma ụwa ma ndụ ma ọnwụ ma ihe ndị dị ebe a ugbu a ma ihe ndị ga-emecha dị. Ihe niile bụ nke unu.