1 Ndị Kọrịnt 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na o nweghị ihe ọjọọ ọ bụla m ma m mere. Ma, anaghị m ekwu na m bụ onye ezi omume. Kama, ọ bụ naanị Jehova* na-ekpebi ma ihe m na-eme ọ̀ bụ ihe ọma ka ọ̀ bụ ihe ọjọọ.+
4 N’ihi na o nweghị ihe ọjọọ ọ bụla m ma m mere. Ma, anaghị m ekwu na m bụ onye ezi omume. Kama, ọ bụ naanị Jehova* na-ekpebi ma ihe m na-eme ọ̀ bụ ihe ọma ka ọ̀ bụ ihe ọjọọ.+