1 Ndị Kọrịnt 4:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 E weere na anyị bụ ndị nzuzu+ maka na anyị na-eso ụzọ Kraịst, ma unu chere na unu ma ihe maka na unu na-eso ụzọ Kraịst. Anyị esighị ike, ma unu siri ike. A na-asọpụrụ unu, ma a naghị asọpụrụ anyị.
10 E weere na anyị bụ ndị nzuzu+ maka na anyị na-eso ụzọ Kraịst, ma unu chere na unu ma ihe maka na unu na-eso ụzọ Kraịst. Anyị esighị ike, ma unu siri ike. A na-asọpụrụ unu, ma a naghị asọpụrụ anyị.