1 Ndị Kọrịnt 4:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mgbe ndị mmadụ na-ekwutọ anyị, anyị na-emeda obi agwa ha okwu.*+ Ruokwa ugbu a, ndị ụwa na-ewere anyị ka ihe e kpofuru ekpofu, nakwa ka ndị a jụrụ ajụ.
13 Mgbe ndị mmadụ na-ekwutọ anyị, anyị na-emeda obi agwa ha okwu.*+ Ruokwa ugbu a, ndị ụwa na-ewere anyị ka ihe e kpofuru ekpofu, nakwa ka ndị a jụrụ ajụ.