1 Ndị Kọrịnt 4:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọ bụrụgodị na unu nwere puku ndị nkụzi iri (10,000) na-akụziri unu otú unu ga na-esi eso ụzọ Kraịst, unu enweghị ọtụtụ nna. Ma, aghọọla m nna unu maka na m ziri unu ozi ọma+ gbasara Kraịst Jizọs. 1 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:15 Ụlọ Nche,8/1/1993, p. 15
15 Ọ bụrụgodị na unu nwere puku ndị nkụzi iri (10,000) na-akụziri unu otú unu ga na-esi eso ụzọ Kraịst, unu enweghị ọtụtụ nna. Ma, aghọọla m nna unu maka na m ziri unu ozi ọma+ gbasara Kraịst Jizọs.