1 Ndị Kọrịnt 4:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 M na-ezitere unu Timoti n’ihi na ọ bụ nwa m m hụrụ n’anya, o jikwa obi ya niile na-ejere Onyenwe anyị ozi. Ọ ga-echetara unu otú m si ejere Kraịst Jizọs ozi,+ dị ka m si na-akụziri ọgbakọ niile. 1 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:17 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),4/2018, p. 14 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),1/2017, p. 30-31
17 M na-ezitere unu Timoti n’ihi na ọ bụ nwa m m hụrụ n’anya, o jikwa obi ya niile na-ejere Onyenwe anyị ozi. Ọ ga-echetara unu otú m si ejere Kraịst Jizọs ozi,+ dị ka m si na-akụziri ọgbakọ niile.