-
1 Ndị Kọrịnt 7:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Onye ajụla inye ibe ya ihe ruuru ya. Ma, ọ bụrụ na di na nwunye ekwekọrịta na ha ga-enwe oge ha ga-ahapụ inye ya ibe ha, ka ha wee jiri oge ahụ kpee ekpere, ọ dị mma otú ahụ. E mechaa, onye ọ bụla enyekwa ibe ya ihe ruuru ya, ka Setan wee ghara ịnọ na-anwa ha ọnwụnwa maka na ha ejidelighị onwe ha.
-