1 Ndị Kọrịnt 8:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 A bịa n’okwu gbasara iri nri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị ma na o nweghị ihe arụsị bụ,+ marakwa na e nwere naanị otu Chineke.+
4 A bịa n’okwu gbasara iri nri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị ma na o nweghị ihe arụsị bụ,+ marakwa na e nwere naanị otu Chineke.+