1 Ndị Kọrịnt 10:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Unu ekperela arụsị otú ụfọdụ n’ime ha kpeere. E dere gbasara ha, sị: “Ndị Izrel nọdụrụ ala riwe ihe ma ṅụwa mmanya. Ha biliziri kporiwe ndụ.”+ 1 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:7 Ụlọ Nche,11/15/2010, p. 276/15/2001, p. 15-165/15/1999, p. 16-173/1/1995, p. 16
7 Unu ekperela arụsị otú ụfọdụ n’ime ha kpeere. E dere gbasara ha, sị: “Ndị Izrel nọdụrụ ala riwe ihe ma ṅụwa mmanya. Ha biliziri kporiwe ndụ.”+