1 Ndị Kọrịnt 10:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 N’ihi ya, ma ùnu na-eri ihe ma ùnu na-aṅụ ihe ma ùnu na-eme ihe ọ bụla ọzọ, na-emenụ ihe niile otú ga-eme ka e too Chineke.+ 1 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:31 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 43
31 N’ihi ya, ma ùnu na-eri ihe ma ùnu na-aṅụ ihe ma ùnu na-eme ihe ọ bụla ọzọ, na-emenụ ihe niile otú ga-eme ka e too Chineke.+