1 Ndị Kọrịnt 11:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ma, nwaanyị ọ bụla na-ekpuchighị isi ya na-ekpe ekpere ma ọ bụ na-ebu amụma+ na-emenye onyeisi ya ihere, n’ihi na ya na nwaanyị kpụrụ isi ya akpụ bụ otu. 1 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:5 ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 209-210 Ụlọ Nche,11/15/2009, p. 12-137/15/2002, p. 26-27
5 Ma, nwaanyị ọ bụla na-ekpuchighị isi ya na-ekpe ekpere ma ọ bụ na-ebu amụma+ na-emenye onyeisi ya ihere, n’ihi na ya na nwaanyị kpụrụ isi ya akpụ bụ otu.