-
1 Ndị Kọrịnt 11:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 N’ihi ya, ọ bụrụ na nwaanyị anaghị ekpuchi isi ya, ya kpụọ isi ya. Ma, ọ bụrụ na ihere na-eme nwaanyị ma ọ kpụọ isi ya ma ọ bụ kpachapụ ntutu isi ya, ya kpuchie isi ya.
-