-
1 Ndị Kọrịnt 11:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Ma, ọ bụrụ na nwaanyị ahapụ ntutu isi ya ka o too ogologo, ọ́ naghị eme ka a na-aja ya mma? N’ihi na Chineke nyere nwaanyị ogologo ntutu isi kama inye ya ákwà isi.
-