1 Ndị Kọrịnt 11:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ma, ọ bụrụ na anyị enyochaghị onwe anyị, a na-ekpe anyị ikpe, Jehova* na-esikwa otú ahụ gbazie anyị,+ ka a ghara ịmakọ anyị na ụwa ikpe.+ 1 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:32 Ụlọ Nche,2/15/1990, p. 15
32 Ma, ọ bụrụ na anyị enyochaghị onwe anyị, a na-ekpe anyị ikpe, Jehova* na-esikwa otú ahụ gbazie anyị,+ ka a ghara ịmakọ anyị na ụwa ikpe.+