1 Ndị Kọrịnt 12:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Unu ma na tupu unu aghọọ ndị na-eso ụzọ Jizọs,* e duhiere unu, unu ana-efe arụsị dị iche iche na-anaghị ekwu okwu,+ ha eduru unu na-aga ebe ọ bụla dị ha mma.
2 Unu ma na tupu unu aghọọ ndị na-eso ụzọ Jizọs,* e duhiere unu, unu ana-efe arụsị dị iche iche na-anaghị ekwu okwu,+ ha eduru unu na-aga ebe ọ bụla dị ha mma.