1 Ndị Kọrịnt 14:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Otú ahụkwa ka ọ dị ununwa. Ebe unu na-agbasi mbọ ike ka unu na-eme ihe dị iche iche mmụọ nsọ na-eme ka mmadụ nwee ike ime, na-agbanụ mbọ ka unu na-eme ha nke ọma ka ọ baara ọgbakọ uru.+ 1 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:12 Ụlọ Nche,4/15/2007, p. 23
12 Otú ahụkwa ka ọ dị ununwa. Ebe unu na-agbasi mbọ ike ka unu na-eme ihe dị iche iche mmụọ nsọ na-eme ka mmadụ nwee ike ime, na-agbanụ mbọ ka unu na-eme ha nke ọma ka ọ baara ọgbakọ uru.+