-
1 Ndị Kọrịnt 14:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Gịnịzi ka m ga-eme? M kpewe ekpere, m ga-eme ihe mmụọ nsọ mere ka m nwee ike ime, ma, m ga-ekpe ihe m ga-aghọta. M bụwa abụ m ji eto Chineke, m ga-eme ihe mmụọ nsọ mere ka m nwee ike ime, ma, m ga-abụ ihe m ga-aghọta.
-